Isaiah 6:10

10Mee ka obi ndị a maa abụba, dịkwa arọ,
mee ka ntị ha kpọchie,
mechiekwa anya ha.
Ma ọ bụghị otu a, ha nwere ike iji anya ha hụ ụzọ,
jiri ntị ha nụ ihe,
jirikwa obi ha ghọta,
ma chigharịa bụrụ ndị a gwọrọ.”
Copyright information for IboBIU